Ọpụpụ 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E mesịa, Mozis gwara ụmụ Izrel ihe ndị a, ma ha egeghị Mozis ntị n’ihi nkụda mmụọ nakwa n’ihi ohu ha na-agba bụ́ nke tara akpụ.+ Ọpụpụ 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Agụụ mmiri wee na-agụ ndị Izrel, ha wee na-atamu ntamu megide Mozis, na-asị: “Gịnị mere i ji kpọpụta anyị n’Ijipt iji mee ka agụụ mmiri gụgbuo anyị na ụmụ anyị na anụ ụlọ anyị?”+
9 E mesịa, Mozis gwara ụmụ Izrel ihe ndị a, ma ha egeghị Mozis ntị n’ihi nkụda mmụọ nakwa n’ihi ohu ha na-agba bụ́ nke tara akpụ.+
3 Agụụ mmiri wee na-agụ ndị Izrel, ha wee na-atamu ntamu megide Mozis, na-asị: “Gịnị mere i ji kpọpụta anyị n’Ijipt iji mee ka agụụ mmiri gụgbuo anyị na ụmụ anyị na anụ ụlọ anyị?”+