Ọpụpụ 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ozugbo ahụ, ha sịrị ha: “Ka Jehova lee unu anya wee kpee unu ikpe,+ ebe ọ bụ na unu emewo ka anyị sie ísì ọjọọ+ n’ihu Fero nakwa n’ihu ndị na-ejere ya ozi iji nye ha mma agha ka ha gbuo anyị.”+
21 Ozugbo ahụ, ha sịrị ha: “Ka Jehova lee unu anya wee kpee unu ikpe,+ ebe ọ bụ na unu emewo ka anyị sie ísì ọjọọ+ n’ihu Fero nakwa n’ihu ndị na-ejere ya ozi iji nye ha mma agha ka ha gbuo anyị.”+