Ọpụpụ 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-agabiga n’ala Ijipt n’abalị+ a wee gbuo nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ala Ijipt, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ;+ m ga-emekwa ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ chi niile nke Ijipt.+ Abụ m Jehova.+ Joshụa 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, m zipụrụ Mozis na Erọn,+ m wee tie Ijipt ihe otiti site n’ihe m mere n’ime ya;+ m wee kpọpụta unu.+ Abụ Ọma 78:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 O wee zitere ha odudu, ka ọ na-ata ha;+Nakwa mbàrá, ka ọ laa ha n’iyi.+
12 M ga-agabiga n’ala Ijipt n’abalị+ a wee gbuo nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ala Ijipt, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ;+ m ga-emekwa ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ chi niile nke Ijipt.+ Abụ m Jehova.+
5 E mesịa, m zipụrụ Mozis na Erọn,+ m wee tie Ijipt ihe otiti site n’ihe m mere n’ime ya;+ m wee kpọpụta unu.+