Ọpụpụ 9:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mozis wee si n’obodo ahụ Fero nọ pụọ gaa gbasapụrụ Jehova aka ya, égbè eluigwe ahụ na akụ́ mmiri ígwé ahụ wee malite ịkwụsị, mmiri kwụsịkwara izo n’ala ahụ.+ Jems 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, na-ekwupụtanụ+ mmehie unu gwa ibe unu, na-ekpekwaranụ ibe unu ekpere, ka e wee gwọọ unu.+ Ekpere nke onye ezi omume na-ekpesi ike dị ike nke ukwuu mgbe ọ na-akpa ike.+
33 Mozis wee si n’obodo ahụ Fero nọ pụọ gaa gbasapụrụ Jehova aka ya, égbè eluigwe ahụ na akụ́ mmiri ígwé ahụ wee malite ịkwụsị, mmiri kwụsịkwara izo n’ala ahụ.+
16 Ya mere, na-ekwupụtanụ+ mmehie unu gwa ibe unu, na-ekpekwaranụ ibe unu ekpere, ka e wee gwọọ unu.+ Ekpere nke onye ezi omume na-ekpesi ike dị ike nke ukwuu mgbe ọ na-akpa ike.+