Ọpụpụ 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka ala Goshen bụ́ ebe ndị m guzo dị iche, ka odudu ghara ịdị n’ebe ahụ;+ ka i wee mara na mụ onwe m bụ Jehova n’ụwa dum.+ Ọpụpụ 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova wee mee ihe a n’echi ya, ụdị anụ ụlọ niile nke ndị Ijipt wee malite ịnwụ;+ ma ọ dịghị otu n’ime anụ ụlọ ụmụ Izrel nwụrụnụ. Ọpụpụ 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ bụ naanị n’ala Goshen, bụ́ ebe ụmụ Izrel nọ, ka akụ́ mmiri ígwé ahụ na-adaghị.+ Malakaị 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’etiti onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’etiti onye na-ejere Chineke ozi na onye na-adịghị ejere ya ozi.”+
22 N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka ala Goshen bụ́ ebe ndị m guzo dị iche, ka odudu ghara ịdị n’ebe ahụ;+ ka i wee mara na mụ onwe m bụ Jehova n’ụwa dum.+
6 Jehova wee mee ihe a n’echi ya, ụdị anụ ụlọ niile nke ndị Ijipt wee malite ịnwụ;+ ma ọ dịghị otu n’ime anụ ụlọ ụmụ Izrel nwụrụnụ.
18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’etiti onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’etiti onye na-ejere Chineke ozi na onye na-adịghị ejere ya ozi.”+