Ọpụpụ 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E mesịa, a pịara+ ndị isi+ ụmụ Izrel ihe, bụ́ ndị ndị isi ọrụ Fero mere ndị isi ha, na-asị: “Gịnị mere unu akpụchaghị brik+ ole e kenyere unu dị ka unu na-akpụbu, ma ụnyaahụ ma taa?”+
14 E mesịa, a pịara+ ndị isi+ ụmụ Izrel ihe, bụ́ ndị ndị isi ọrụ Fero mere ndị isi ha, na-asị: “Gịnị mere unu akpụchaghị brik+ ole e kenyere unu dị ka unu na-akpụbu, ma ụnyaahụ ma taa?”+