10 “‘Ọ dịghị onye nkịtị ga-eri ihe ọ bụla dị nsọ.+ Ọ dịghị onye mbịarambịa ya na onye nchụàjà bi ma ọ bụ onye ọrụ e goro ego nke ga-eri ihe ọ bụla dị nsọ.
12 na unu enweghị Kraịst+ n’oge ahụ, bụrụ ndị e kewapụrụ+ ná mba Izrel na ndị mba ọzọ n’ebe ọgbụgba ndụ nke nkwa+ ahụ dị, unu enweghịkwa olileanya,+ unu bụkwa ndị na-enweghị Chineke n’ụwa.+