Ọpụpụ 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E mesịa, Jehova gwara Mozis okwu na Midian, sị: “Gawa, laghachi n’Ijipt, n’ihi na ndị niile na-achụ nta mkpụrụ obi gị anwụwo.”+ Ọpụpụ 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mozis gbara afọ iri asatọ, Erọn agbaakwa afọ iri asatọ na atọ n’oge ha gwara Fero okwu.+ Ọrụ Ndịozi 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Mgbe afọ iri anọ gasịrị, otu mmụọ ozi pụtara ìhè n’ihu ya n’ala ịkpa nke Ugwu Saịnaị, n’ọkụ na-enwu n’osisi ogwu.+
19 E mesịa, Jehova gwara Mozis okwu na Midian, sị: “Gawa, laghachi n’Ijipt, n’ihi na ndị niile na-achụ nta mkpụrụ obi gị anwụwo.”+
30 “Mgbe afọ iri anọ gasịrị, otu mmụọ ozi pụtara ìhè n’ihu ya n’ala ịkpa nke Ugwu Saịnaị, n’ọkụ na-enwu n’osisi ogwu.+