Diuterọnọmi 33:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Obi ụtọ na-adịrị gị, Izrel!+Ònye dị ka gị,+Bụ́ ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta nke na-enyere gị aka,+Onye bụkwa mma agha gị nke dị ebube?+Ya mere, ndị iro gị ga-atụ egwu n’ihu gị,+Gị onwe gị ga-azọda ebe ndị dị elu ha.”+ Ndị Rom 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ sịkwara: “Soronụ ndị ya nwee ọṅụ, unu ndị mba ọzọ.”+
29 Obi ụtọ na-adịrị gị, Izrel!+Ònye dị ka gị,+Bụ́ ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta nke na-enyere gị aka,+Onye bụkwa mma agha gị nke dị ebube?+Ya mere, ndị iro gị ga-atụ egwu n’ihu gị,+Gị onwe gị ga-azọda ebe ndị dị elu ha.”+