Jenesis 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Seraị wee sị Ebram: “Ka ihe ọjọọ e mere m dịrị n’isi gị. Mụ onwe m kpọnyere gị nwaanyị na-ejere m ozi ka ọ dabere n’obi gị, o wee mata na ya adịla ime, o wee malite ileda m anya. Ka Jehova kpee ikpe n’etiti mụ na gị.”+ Ndị Galeshia 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Dị ka ihe atụ, e dere na Ebreham mụtara ụmụ abụọ, nwa agbọghọ nke na-eje ozi+ mụụrụ ya otu, nwaanyị nke nweere onwe ya+ amụọrọ ya otu;
5 Seraị wee sị Ebram: “Ka ihe ọjọọ e mere m dịrị n’isi gị. Mụ onwe m kpọnyere gị nwaanyị na-ejere m ozi ka ọ dabere n’obi gị, o wee mata na ya adịla ime, o wee malite ileda m anya. Ka Jehova kpee ikpe n’etiti mụ na gị.”+
22 Dị ka ihe atụ, e dere na Ebreham mụtara ụmụ abụọ, nwa agbọghọ nke na-eje ozi+ mụụrụ ya otu, nwaanyị nke nweere onwe ya+ amụọrọ ya otu;