Abụ Ọma 139:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Anya gị hụrụ m ọbụna mgbe m bụ nwa e bu n’afọ,+E dekwara akụkụ ahụ́ m niile n’akwụkwọ gị,Bụ́ ụbọchị a kpụrụ ha,+Mgbe a na-enwebeghị ọbụna otu n’ime ha. Jeremaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Tupu mụ akpụọ gị n’ime afọ,+ amaara m gị,+ tupu gị esi n’akpa nwa pụta, edoro m gị nsọ.+ Emere m gị onye amụma nke mba dị iche iche.”
16 Anya gị hụrụ m ọbụna mgbe m bụ nwa e bu n’afọ,+E dekwara akụkụ ahụ́ m niile n’akwụkwọ gị,Bụ́ ụbọchị a kpụrụ ha,+Mgbe a na-enwebeghị ọbụna otu n’ime ha.
5 “Tupu mụ akpụọ gị n’ime afọ,+ amaara m gị,+ tupu gị esi n’akpa nwa pụta, edoro m gị nsọ.+ Emere m gị onye amụma nke mba dị iche iche.”