Ndị Efesọs 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu ndị bụ́ nna ukwu, nọgidenụ na-emere ha otu ihe ahụ, kwụsịnụ iyi ha egwu,+ n’ihi na unu maara na Nna Ukwu nke unu+ na ha nọ n’eluigwe, ọ dịghịkwa ele mmadụ anya n’ihu.+ Ndị Kọlọsi 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ndị bụ́ nna ukwu, na-emerenụ ndị ohu unu ihe ziri ezi na ihe dị mma,+ ebe unu maara na unu nwekwara Nna Ukwu n’eluigwe.+
9 Unu ndị bụ́ nna ukwu, nọgidenụ na-emere ha otu ihe ahụ, kwụsịnụ iyi ha egwu,+ n’ihi na unu maara na Nna Ukwu nke unu+ na ha nọ n’eluigwe, ọ dịghịkwa ele mmadụ anya n’ihu.+
4 Unu ndị bụ́ nna ukwu, na-emerenụ ndị ohu unu ihe ziri ezi na ihe dị mma,+ ebe unu maara na unu nwekwara Nna Ukwu n’eluigwe.+