Levitikọs 25:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ejila obi ọjọọ zọda ya,+ tụọ egwu Chineke gị.+ Diuterọnọmi 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe ị na-ahapụ ya ka ọ lawa wee bụrụ onye nweere onwe ya, agbawala ya aka mgbe ị na-ahapụ ya.+