7 Jehova kwukwara, sị: “N’ezie, ahụwo m ahụ́ a na-emekpa ndị m bụ́ ndị nọ n’Ijipt, anụwokwa m mkpu ákwá ha na-eti n’ihi ndị na-amanye ha ịrụ ọrụ; n’ihi na m maara nnọọ ihe mgbu ha na-enwe.+
9 Unu ndị bụ́ nna ukwu, nọgidenụ na-emere ha otu ihe ahụ, kwụsịnụ iyi ha egwu,+ n’ihi na unu maara na Nna Ukwu nke unu+ na ha nọ n’eluigwe, ọ dịghịkwa ele mmadụ anya n’ihu.+