Ọpụpụ 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee ruo n’ime ogologo oge ahụ na eze Ijipt mesịrị nwụọ,+ ma ụmụ Izrel nọ na-asụ ude n’ihi ohu ha na-agba, ha kwakwara ákwá mkpesa,+ mkpu enyemaka ha na-eti nọ na-arịgokwuru ezi Chineke n’ihi ohu ha na-agba.+ Ilu 14:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Onye na-erigbu onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya akọchawo Onye kere ya,+ ma onye na-emere ogbenye amara na-enye Ya otuto.+ Ọrụ Ndịozi 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chineke kwukwara na mkpụrụ ya ga-abụ ndị mbịarambịa+ ná mba ọzọ,+ ndị ahụ ga-emekwa ka ha bụrụ ohu ma mekpaa ha ahụ́ ruo narị afọ anọ.+
23 O wee ruo n’ime ogologo oge ahụ na eze Ijipt mesịrị nwụọ,+ ma ụmụ Izrel nọ na-asụ ude n’ihi ohu ha na-agba, ha kwakwara ákwá mkpesa,+ mkpu enyemaka ha na-eti nọ na-arịgokwuru ezi Chineke n’ihi ohu ha na-agba.+
31 Onye na-erigbu onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya akọchawo Onye kere ya,+ ma onye na-emere ogbenye amara na-enye Ya otuto.+
6 Chineke kwukwara na mkpụrụ ya ga-abụ ndị mbịarambịa+ ná mba ọzọ,+ ndị ahụ ga-emekwa ka ha bụrụ ohu ma mekpaa ha ahụ́ ruo narị afọ anọ.+