Ọpụpụ 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma mụ onwe m anụwo ịsụ ude ụmụ Izrel,+ bụ́ ndị ndị Ijipt mere ndị ohu, m na-echetakwa ọgbụgba ndụ m.+ Ọnụ Ọgụgụ 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ikpeazụ, anyị tikuru Jehova,+ o wee nụ olu anyị wee zite otu mmụọ ozi+ wee kpọpụta anyị n’Ijipt; lee, anyị nọ na Kedesh, obodo dị na nsọtụ ókèala gị. Diuterọnọmi 26:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Anyị wee malite itiku Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà,+ Jehova wee nụ olu anyị+ ma hụ mmekpa ahụ́ anyị na nsogbu anyị nakwa mmegbu a na-emegbu anyị.+ Abụ Ọma 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “N’ihi ibukọrọ ihe ndị nọ n’ahụhụ, n’ihi ude ndị ogbenye na-asụ,+M ga-ebili ugbu a,” ka Jehova kwuru.+“M ga-echebe ya ka onye ọ bụla nke na-elelị ya ghara ime ya ihe ọ bụla.”+
5 Ma mụ onwe m anụwo ịsụ ude ụmụ Izrel,+ bụ́ ndị ndị Ijipt mere ndị ohu, m na-echetakwa ọgbụgba ndụ m.+
16 N’ikpeazụ, anyị tikuru Jehova,+ o wee nụ olu anyị wee zite otu mmụọ ozi+ wee kpọpụta anyị n’Ijipt; lee, anyị nọ na Kedesh, obodo dị na nsọtụ ókèala gị.
7 Anyị wee malite itiku Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà,+ Jehova wee nụ olu anyị+ ma hụ mmekpa ahụ́ anyị na nsogbu anyị nakwa mmegbu a na-emegbu anyị.+
5 “N’ihi ibukọrọ ihe ndị nọ n’ahụhụ, n’ihi ude ndị ogbenye na-asụ,+M ga-ebili ugbu a,” ka Jehova kwuru.+“M ga-echebe ya ka onye ọ bụla nke na-elelị ya ghara ime ya ihe ọ bụla.”+