Ọpụpụ 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Otú ọ dị, ụmụ nwaanyị ahụ na-aghọ́ nwa na-atụ egwu ezi Chineke,+ ha emeghịkwa dị ka eze Ijipt gwara ha,+ kama ha na-ahapụ ụmụ nwoke ndụ.+ Levitikọs 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye ọ bụla n’ime unu emejọla ibe ya,+ tụọnụ egwu Chineke unu,+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.+ Ekliziastis 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.
17 Otú ọ dị, ụmụ nwaanyị ahụ na-aghọ́ nwa na-atụ egwu ezi Chineke,+ ha emeghịkwa dị ka eze Ijipt gwara ha,+ kama ha na-ahapụ ụmụ nwoke ndụ.+
17 Onye ọ bụla n’ime unu emejọla ibe ya,+ tụọnụ egwu Chineke unu,+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.+
13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.