Matiu 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee sị ha: “Ònye n’ime unu nke nwere otu atụrụ bụ onye na-agaghị ejide ya dọpụta ya,+ ma ọ bụrụ na atụrụ ahụ adaba n’olulu+ n’ụbọchị izu ike? 1 Ndị Kọrịnt 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ka onye ọ bụla na-achọ, ọ bụghị uru nke ya,+ kama nke onye nke ọzọ.+
11 O wee sị ha: “Ònye n’ime unu nke nwere otu atụrụ bụ onye na-agaghị ejide ya dọpụta ya,+ ma ọ bụrụ na atụrụ ahụ adaba n’olulu+ n’ụbọchị izu ike?