Ọpụpụ 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ọ bụrụ na ị hụ ehi ma ọ bụ ịnyịnya ibu onye iro gị ka ọ na-akpafu, ị ghaghị ịkpụrụ ya kpụghachiri ya.+ Diuterọnọmi 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ị gaghị ahụ ịnyịnya ibu nwanne gị nwoke ma ọ bụ ehi ya ka ọ dara n’ụzọ ma mara ama hapụ ya. Hụ na i nyeere ya aka mee ka o bilie.+ Luk 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee sị ha: “Ònye n’ime unu ga-ahapụ ịdọpụta nwa ya nwoke ma ọ bụ ehi ya ozugbo ma ọ bụrụ na ọ daba n’olulu mmiri+ n’ụbọchị izu ike?”+
4 “Ọ bụrụ na ị hụ ehi ma ọ bụ ịnyịnya ibu onye iro gị ka ọ na-akpafu, ị ghaghị ịkpụrụ ya kpụghachiri ya.+
4 “Ị gaghị ahụ ịnyịnya ibu nwanne gị nwoke ma ọ bụ ehi ya ka ọ dara n’ụzọ ma mara ama hapụ ya. Hụ na i nyeere ya aka mee ka o bilie.+
5 O wee sị ha: “Ònye n’ime unu ga-ahapụ ịdọpụta nwa ya nwoke ma ọ bụ ehi ya ozugbo ma ọ bụrụ na ọ daba n’olulu mmiri+ n’ụbọchị izu ike?”+