Matiu 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee sị ha: “Ònye n’ime unu nke nwere otu atụrụ bụ onye na-agaghị ejide ya dọpụta ya,+ ma ọ bụrụ na atụrụ ahụ adaba n’olulu+ n’ụbọchị izu ike? Luk 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ọ dị, Onyenwe anyị zara ya, sị: “Ndị ihu abụọ,+ ọ̀ dị onye ọ bụla n’ime unu nke na-adịghị atọpụ ehi ya ma ọ bụ ịnyịnya ibu ya n’ụlọ anụ n’ụbọchị izu ike ma kpụrụ ya gaa ka o nye ya mmiri?+
11 O wee sị ha: “Ònye n’ime unu nke nwere otu atụrụ bụ onye na-agaghị ejide ya dọpụta ya,+ ma ọ bụrụ na atụrụ ahụ adaba n’olulu+ n’ụbọchị izu ike?
15 Otú ọ dị, Onyenwe anyị zara ya, sị: “Ndị ihu abụọ,+ ọ̀ dị onye ọ bụla n’ime unu nke na-adịghị atọpụ ehi ya ma ọ bụ ịnyịnya ibu ya n’ụlọ anụ n’ụbọchị izu ike ma kpụrụ ya gaa ka o nye ya mmiri?+