Ọpụpụ 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụrụ na ị hụ ịnyịnya ibu onye kpọrọ gị asị ka o bu ibu makpuru, ahapụla ya. Hụ na gị na ya tọpụrụ ya.+ Diuterọnọmi 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ị gaghị ahụ ịnyịnya ibu nwanne gị nwoke ma ọ bụ ehi ya ka ọ dara n’ụzọ ma mara ama hapụ ya. Hụ na i nyeere ya aka mee ka o bilie.+
5 Ọ bụrụ na ị hụ ịnyịnya ibu onye kpọrọ gị asị ka o bu ibu makpuru, ahapụla ya. Hụ na gị na ya tọpụrụ ya.+
4 “Ị gaghị ahụ ịnyịnya ibu nwanne gị nwoke ma ọ bụ ehi ya ka ọ dara n’ụzọ ma mara ama hapụ ya. Hụ na i nyeere ya aka mee ka o bilie.+