Abụ Ọma 69:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Wụkwasị ha oké iwe gị,+Ka iwe gị nke dị ọkụ bịakwasịkwa ha.+ Ndị Hibru 10:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ ihe dị egwu ịdaba n’aka Chineke dị ndụ.+