Ọnụ Ọgụgụ 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’abalị iri na anọ n’ọnwa a, ná mgbede,+ ka unu ga-akwadebe ya n’oge ya a kara aka. Unu ga-akwadebe ya dị ka ụkpụrụ ya niile na usoro ya niile si dị.”+ Ọnụ Ọgụgụ 28:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘A ga na-eme ememme ngabiga+ Jehova n’ọnwa mbụ, n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ.
3 N’abalị iri na anọ n’ọnwa a, ná mgbede,+ ka unu ga-akwadebe ya n’oge ya a kara aka. Unu ga-akwadebe ya dị ka ụkpụrụ ya niile na usoro ya niile si dị.”+