-
Ọpụpụ 12:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 “‘Ụbọchị a ga-abụrụ unu ihe ncheta, unu ga-eme ya dị ka ememme a ga na-emere Jehova n’ọgbọ unu niile. Unu ga-eme ya ka ọ bụrụ ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.
-