Ọpụpụ 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu ga-echedo ya ruo n’ụbọchị nke iri na anọ n’ọnwa a,+ ọgbakọ dum nke nzukọ Izrel ga-egbu ya ná mgbede.+ Diuterọnọmi 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Na-eme ememme n’ọnwa Ebib,+ ị ga-emere Jehova bụ́ Chineke gị ememme ngabiga,+ n’ihi na ọ bụ n’ọnwa Ebib ka Jehova bụ́ Chineke gị kpọpụtara gị n’Ijipt, n’abalị.+ Joshụa 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ Izrel wee nọgide n’ebe ha mara ụlọikwuu na Gilgal, ha wee mee ememme ngabiga n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ,+ n’anyasị, na mbara ọzara Jeriko. 1 Ndị Kọrịnt 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Wepụnụ ihe iko achịcha ochie ahụ, ka unu wee bụrụ ntụ ọka ọhụrụ a gwakọtara agwakọta,+ dị ka unu bụ ihe na-ekoghị eko. N’ihi na, n’ezie, a chụwo+ nwa atụrụ ememme ngabiga+ anyị n’àjà, ya bụ, Kraịst.+
6 Unu ga-echedo ya ruo n’ụbọchị nke iri na anọ n’ọnwa a,+ ọgbakọ dum nke nzukọ Izrel ga-egbu ya ná mgbede.+
16 “Na-eme ememme n’ọnwa Ebib,+ ị ga-emere Jehova bụ́ Chineke gị ememme ngabiga,+ n’ihi na ọ bụ n’ọnwa Ebib ka Jehova bụ́ Chineke gị kpọpụtara gị n’Ijipt, n’abalị.+
10 Ụmụ Izrel wee nọgide n’ebe ha mara ụlọikwuu na Gilgal, ha wee mee ememme ngabiga n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ,+ n’anyasị, na mbara ọzara Jeriko.
7 Wepụnụ ihe iko achịcha ochie ahụ, ka unu wee bụrụ ntụ ọka ọhụrụ a gwakọtara agwakọta,+ dị ka unu bụ ihe na-ekoghị eko. N’ihi na, n’ezie, a chụwo+ nwa atụrụ ememme ngabiga+ anyị n’àjà, ya bụ, Kraịst.+