13 Ma ọ bụrụ na nwoke ahụ dị ọcha ma ọ bụ na ọ gaghị njem ma ọ kwadebeghị àjà ememme ngabiga ahụ, a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya,+ n’ihi na o wetaghị onyinye Jehova n’oge ya a kara aka. Nwoke ahụ ga-aza ajụjụ maka mmehie ya.+
30 “‘Ma mkpụrụ obi nke kpachaara anya mee ihe,+ ma ọ̀ bụ nwa afọ ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa, o wee kwujọọ Jehova,+ a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya.+