12 Onye ọ bụla nke ga-eme omume mpako wee ghara ige onye nchụàjà ntị, bụ́ onye guzo n’ebe ahụ ijere Jehova bụ́ Chineke gị ozi ma ọ bụ ghara ige onyeikpe ntị,+ onye ahụ ga-anwụ;+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’Izrel.+
26 N’ihi na ọ bụrụ na anyị elezie anya+ na-eme mmehie mgbe anyị nwetasịrị ezi ihe ọmụma nke eziokwu ahụ,+ ọ dịkwaghị àjà ọ bụla fọrọ a ga-achụ maka mmehie,+