Levitikọs 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Unu agaghị arụ ụdị ọrụ ọ bụla n’ụbọchị a, n’ihi na ọ bụ ụbọchị mkpuchi mmehie iji kpuchiere unu mmehie+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu; Matiu 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ebe ọ dị otú a, lee ka mmadụ si dị oké ọnụ ahịa karịa atụrụ!+ Ya mere, ọ bụ ihe iwu kwadoro ime ezi ihe n’ụbọchị izu ike.” Mak 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee sị ha: “Iwu ọ̀ kwadoro ime ihe ọma n’ụbọchị izu ike ka ọ̀ bụ ime ihe ọjọọ, ịzọpụta mkpụrụ obi ka ọ̀ bụ igbu mkpụrụ obi?”+ Ma ha gbachiri nkịtị.
28 Unu agaghị arụ ụdị ọrụ ọ bụla n’ụbọchị a, n’ihi na ọ bụ ụbọchị mkpuchi mmehie iji kpuchiere unu mmehie+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu;
12 Ebe ọ dị otú a, lee ka mmadụ si dị oké ọnụ ahịa karịa atụrụ!+ Ya mere, ọ bụ ihe iwu kwadoro ime ezi ihe n’ụbọchị izu ike.”
4 O wee sị ha: “Iwu ọ̀ kwadoro ime ihe ọma n’ụbọchị izu ike ka ọ̀ bụ ime ihe ọjọọ, ịzọpụta mkpụrụ obi ka ọ̀ bụ igbu mkpụrụ obi?”+ Ma ha gbachiri nkịtị.