Matiu 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee sị ha: “Ònye n’ime unu nke nwere otu atụrụ bụ onye na-agaghị ejide ya dọpụta ya,+ ma ọ bụrụ na atụrụ ahụ adaba n’olulu+ n’ụbọchị izu ike? Luk 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya mere, Jizọs jụrụ ndị ahụ maara Iwu na ndị Farisii, sị: “Iwu ọ̀ kwadoro ịgwọ ọrịa n’ụbọchị izu ike ka ọ̀ bụ na ọ kwadoghị?”+
11 O wee sị ha: “Ònye n’ime unu nke nwere otu atụrụ bụ onye na-agaghị ejide ya dọpụta ya,+ ma ọ bụrụ na atụrụ ahụ adaba n’olulu+ n’ụbọchị izu ike?
3 Ya mere, Jizọs jụrụ ndị ahụ maara Iwu na ndị Farisii, sị: “Iwu ọ̀ kwadoro ịgwọ ọrịa n’ụbọchị izu ike ka ọ̀ bụ na ọ kwadoghị?”+