48 Sọlọmọn wee rụọ arịa niile metụtara ụlọ Jehova, ebe ịchụàjà+ e ji ọlaedo mee na tebụl+ nke achịcha a na-eche n’ihu Chineke na-adị n’elu ya, bụ́ nke e ji ọlaedo mee,
2 N’ihi na a rụrụ nkebi mbụ dị n’ụlọikwuu ahụ,+ bụ́ ebe e nwere ihe ndọba oriọna+ na tebụl+ na achịcha+ e chere n’ihu Chineke; a na-akpọkwa ya “Ebe Nsọ.”+