Jenesis 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma n’ọgbọ nke anọ, ha ga-alọghachi n’ebe a,+ n’ihi na njehie ndị Amọraịt ezubeghị.”+ Diuterọnọmi 32:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe Onye Kasị Elu nyere mba dị iche iche ihe nketa,+Mgbe o kewara ụmụ Adam, otu onye n’ebe ibe ya nọ,+O wee kpaara ndị dị iche iche ókè+Dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel si dị.+ Abụ Ọma 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ Jehova nwe ụwa na ihe jupụtara n’ime ya,+Elu ala nakwa ndị bi na ya.+
8 Mgbe Onye Kasị Elu nyere mba dị iche iche ihe nketa,+Mgbe o kewara ụmụ Adam, otu onye n’ebe ibe ya nọ,+O wee kpaara ndị dị iche iche ókè+Dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel si dị.+