1 Ndị Eze 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Nebọt sịrị Ehab: “Tụfịakwa!+ Dị ka Jehova si ele ihe anya,+ agaghị m enye gị ihe nketa nna nna m hà.”+ Ezikiel 48:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha agaghị ere nke ọ bụla n’ime ya ere, ha agaghịkwa ewere ya gbanwere ihe ọzọ, ha agaghịkwa eme ka ala ọma ahụ si n’aka ha pụọ; n’ihi na ọ bụ ihe dị nsọ nye Jehova.+
3 Ma Nebọt sịrị Ehab: “Tụfịakwa!+ Dị ka Jehova si ele ihe anya,+ agaghị m enye gị ihe nketa nna nna m hà.”+
14 Ha agaghị ere nke ọ bụla n’ime ya ere, ha agaghịkwa ewere ya gbanwere ihe ọzọ, ha agaghịkwa eme ka ala ọma ahụ si n’aka ha pụọ; n’ihi na ọ bụ ihe dị nsọ nye Jehova.+