Levitikọs 27:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ubi ahụ ga-apụ n’aka ya n’afọ Jubili, ọ ga-aghọ ihe dị nsọ nye Jehova, dị ka ubi a raara nye.+ Ọ ga-aghọ nke onye nchụàjà.+
21 Mgbe ubi ahụ ga-apụ n’aka ya n’afọ Jubili, ọ ga-aghọ ihe dị nsọ nye Jehova, dị ka ubi a raara nye.+ Ọ ga-aghọ nke onye nchụàjà.+