Diuterọnọmi 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Aghakọtala ụdị mkpụrụ abụọ n’ubi vaịn gị,+ ka ihe dum mkpụrụ ị ga-agha mịpụtara nakwa ihe si n’ubi vaịn gị wee ghara ịghọ ihe dịịrị ebe nsọ. Ezikiel 44:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Àjà ọka* na àjà mmehie na àjà ikpe ọmụma, ọ bụ ha ga na-eri ha.+ Ihe ọ bụla a raara nye n’Izrel ga-aghọ nke ha.+
9 “Aghakọtala ụdị mkpụrụ abụọ n’ubi vaịn gị,+ ka ihe dum mkpụrụ ị ga-agha mịpụtara nakwa ihe si n’ubi vaịn gị wee ghara ịghọ ihe dịịrị ebe nsọ.
29 Àjà ọka* na àjà mmehie na àjà ikpe ọmụma, ọ bụ ha ga na-eri ha.+ Ihe ọ bụla a raara nye n’Izrel ga-aghọ nke ha.+