Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 2:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ihe fọdụrụ n’àjà ọka ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya,+ dị ka ihe kasị nsọ+ nke si n’àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.

  • Levitikọs 6:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Nwoke ọ bụla+ n’etiti ụmụ Erọn ga-eri ya. Ọ bụ òkè ha, ruo mgbe a na-akaghị aka+ n’ọgbọ unu niile, n’àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ. Ihe ọ bụla metụrụ ha ga-adị nsọ.’”

  • Levitikọs 7:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Nwoke ọ bụla so ná ndị nchụàjà ga-eri ya.+ A ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya. Ọ bụ ihe kasị nsọ.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 9:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri+ ihe ụlọ nsọ, ndị na-ejechikwa ozi anya+ n’ebe ịchụàjà nwere òkè dịịrị ha n’ebe ịchụàjà?

  • Ndị Hibru 13:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Anyị nwere ebe ịchụàjà bụ́ ebe ndị na-eje ozi dị nsọ n’ụlọikwuu ahụ na-enweghị ikike iri ihe sitere na ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya