Levitikọs 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ ga-aghọ nke Erọn na ụmụ ya,+ ha ga-eri ya n’ebe dị nsọ,+ n’ihi na ọ bụ ihe kasị nsọ nye ya nke si n’àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, ka ọ bụrụ ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.”
9 Ọ ga-aghọ nke Erọn na ụmụ ya,+ ha ga-eri ya n’ebe dị nsọ,+ n’ihi na ọ bụ ihe kasị nsọ nye ya nke si n’àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, ka ọ bụrụ ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.”