30 O wee ruo n’echi ya na Mozis gwara ndị Izrel, sị: “Unu onwe unu emewo oké mmehie,+ ugbu a m ga-agbago gakwuru Jehova. Ikekwe, m ga-ekpuchi mmehie unu.”+
28 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri mkpụrụ obi ahụ nke mehiere ihe mmehie ya, bụ́ onye mehiere n’ihu Jehova n’amaghị ama, ka e wee kpuchie mmehie ahụ, a ga-agbagharakwa ya.+