-
Ọnụ Ọgụgụ 16:47Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
47 Erọn wee were ya ozugbo, dị nnọọ ka Mozis kwuru, gbaba n’etiti ọgbakọ ahụ; ma, lee! ihe otiti amalitewo n’etiti ndị Izrel. O wee mụnye ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ wee malite ikpuchiri ha mmehie ha.
-