Levitikọs 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ ga-ewepụta abụba ya niile dị ka a na-ewepụta abụba nwa ebule àjà udo, onye nchụàjà ga-esurekwa ha n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, n’elu àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova;+ onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie o mere,+ a ga-agbaghara ya.+
35 Ọ ga-ewepụta abụba ya niile dị ka a na-ewepụta abụba nwa ebule àjà udo, onye nchụàjà ga-esurekwa ha n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, n’elu àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova;+ onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie o mere,+ a ga-agbaghara ya.+