Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 1:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ọ ga-ebikwasịkwa aka n’isi anụ àjà nsure ọkụ ahụ, a ga-anabatakwa ya nke ọma+ iji kpuchiere ya mmehie ya.+

  • Levitikọs 4:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Ọ ga-esure abụba ya niile n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka e mere abụba àjà udo ahụ;+ onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie ya,+ a ga-agbaghara ya.

  • Levitikọs 4:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Ọ ga-ewepụta abụba ya niile,+ dị ka e wepụtara n’anụ àjà udo ahụ;+ onye nchụàjà ga-esure ya n’ọkụ n’ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ nye Jehova;+ onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie ya, a ga-agbaghara ya.+

  • Levitikọs 6:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie+ ya n’ihu Jehova, a ga-agbaghara ya nke ọ bụla n’ihe niile o mere bụ́ nke mere o ji bụrụ onye ikpe mara.”

  • Levitikọs 16:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 N’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ahụ ka a ga na-ekpuchiri unu mmehie+ unu iji kwupụta na unu dị ọcha. A ga-asachapụ mmehie unu niile n’ihu Jehova.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 15:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri mkpụrụ obi ahụ nke mehiere ihe mmehie ya, bụ́ onye mehiere n’ihu Jehova n’amaghị ama, ka e wee kpuchie mmehie ahụ, a ga-agbagharakwa ya.+

  • Ndị Kọlọsi 1:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 onye e si n’aka ya jiri ihe mgbapụta tọhapụ anyị, ya bụ, mgbaghara nke mmehie anyị.+

  • 1 Jọn 2:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ọ bụ àjà+ ime udo+ maka mmehie anyị,+ ma ọ bụghị naanị maka mmehie anyị,+ kama, ọ bụkwa maka mmehie nke ụwa dum.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya