13 Ị ga-ewerekwa abụba+ niile kpuchiri eriri afọ ya,+ na abụba kpuchiri imeju ya,+ na akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha, ị ga-esure ha n’ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ.+
3 Ọ ga-enye ụfọdụ n’ime àjà udo ahụ ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, ya bụ, abụba+ nke kpuchiri eriri afọ ya, ọbụna abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+
12 A ga-emekwa ka ọkụ ebe ịchụàjà ahụ na-ere. Ọ gaghị anyụ anyụ. Onye nchụàjà ga na-esonye nkụ+ na ya kwa ụtụtụ ma na-edo anụ àjà nsure ọkụ n’usoro n’elu ya, ọ ga-esurekwa abụba niile nke anụ àjà udo n’ọkụ n’elu ya.+