Levitikọs 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga-etinyekwa ọkụ n’elu ebe ịchụàjà+ ma sonye nkụ n’ọkụ ahụ.+ Levitikọs 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ụmụ Erọn+ ga-esure ya n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà, n’elu anụ àjà nsure ọkụ nke dị n’elu nkụ+ e sonyere n’ọkụ, dị ka àjà na-esi ísì ụtọ+ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ. Nehemaya 13:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ọbụna ibute osisi+ n’oge a chọrọ ya na iweta mkpụrụ mbụ kara aka. Chineke m, biko, cheta m,+ imere m ihe ọma.+
5 Ụmụ Erọn+ ga-esure ya n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà, n’elu anụ àjà nsure ọkụ nke dị n’elu nkụ+ e sonyere n’ọkụ, dị ka àjà na-esi ísì ụtọ+ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.
31 ọbụna ibute osisi+ n’oge a chọrọ ya na iweta mkpụrụ mbụ kara aka. Chineke m, biko, cheta m,+ imere m ihe ọma.+