Diuterọnọmi 28:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ndị ị na-amaghị ga-eri mkpụrụ nke ala gị na ihe niile ị rụpụtara;+ ị ga-aghọkwa naanị onye a na-erigbu erigbu na onye a na-echi ọnụ n’ala mgbe niile.+ Ndị Ikpe 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee ruo na, ọ bụrụ na Izrel aghaa mkpụrụ,+ ndị Midian na ndị Amalek+ na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ na-agbagote, ee, ha na-agbagote buso ha agha.
33 Ndị ị na-amaghị ga-eri mkpụrụ nke ala gị na ihe niile ị rụpụtara;+ ị ga-aghọkwa naanị onye a na-erigbu erigbu na onye a na-echi ọnụ n’ala mgbe niile.+
3 O wee ruo na, ọ bụrụ na Izrel aghaa mkpụrụ,+ ndị Midian na ndị Amalek+ na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ na-agbagote, ee, ha na-agbagote buso ha agha.