Luk 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee hụ otu nwaanyị di ya nwụrụ nke dara ogbenye ka ọ tụnyere obere mkpụrụ ego abụọ nke ga-azụtali ihe dị nnọọ nta n’ebe ahụ,+ 2 Ndị Kọrịnt 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọ bụrụ na unu bu ụzọ dịrị njikere, ọ bụ ihe a na-anabata karịsịa dị ka ihe mmadụ nwere si dị,+ ọ bụghị dị ka ihe mmadụ na-enweghị si dị.
2 O wee hụ otu nwaanyị di ya nwụrụ nke dara ogbenye ka ọ tụnyere obere mkpụrụ ego abụọ nke ga-azụtali ihe dị nnọọ nta n’ebe ahụ,+
12 N’ihi na ọ bụrụ na unu bu ụzọ dịrị njikere, ọ bụ ihe a na-anabata karịsịa dị ka ihe mmadụ nwere si dị,+ ọ bụghị dị ka ihe mmadụ na-enweghị si dị.