Levitikọs 26:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ndị a bụ ụkpụrụ na mkpebi ikpe+ na iwu ndị Jehova guzobere n’agbata ya na ụmụ Izrel n’Ugwu Saịnaị site n’aka Mozis.+ Diuterọnọmi 4:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ndị a bụ ihe àmà+ na ụkpụrụ+ na mkpebi ikpe+ ndị Mozis gwara ụmụ Izrel mgbe ha si n’Ijipt pụta,
46 Ndị a bụ ụkpụrụ na mkpebi ikpe+ na iwu ndị Jehova guzobere n’agbata ya na ụmụ Izrel n’Ugwu Saịnaị site n’aka Mozis.+