Ọpụpụ 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mozis wee ghọọ onye na-azụ ìgwè ewu na atụrụ Jetro,+ onye nchụàjà Midian, bụ́ nna nwunye ya.+ Ka o du ìgwè ewu na atụrụ ahụ na-aga n’ebe ọdịda anyanwụ n’ala ịkpa ahụ, o mesịrị bịarute n’ugwu nke ezi Chineke,+ na Horeb.+ Ọnụ Ọgụgụ 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Jehova wee gwa Mozis okwu n’ala ịkpa Saịnaị,+ n’ụlọikwuu nzute,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke abụọ n’afọ nke abụọ mgbe ha pụtasịrị n’ala Ijipt,+ o wee sị: Jọn 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na e nyere Iwu ahụ site n’aka Mozis,+ e mere ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na eziokwu+ ahụ dịrị site n’aka Jizọs Kraịst.
3 Mozis wee ghọọ onye na-azụ ìgwè ewu na atụrụ Jetro,+ onye nchụàjà Midian, bụ́ nna nwunye ya.+ Ka o du ìgwè ewu na atụrụ ahụ na-aga n’ebe ọdịda anyanwụ n’ala ịkpa ahụ, o mesịrị bịarute n’ugwu nke ezi Chineke,+ na Horeb.+
1 Jehova wee gwa Mozis okwu n’ala ịkpa Saịnaị,+ n’ụlọikwuu nzute,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke abụọ n’afọ nke abụọ mgbe ha pụtasịrị n’ala Ijipt,+ o wee sị:
17 N’ihi na e nyere Iwu ahụ site n’aka Mozis,+ e mere ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na eziokwu+ ahụ dịrị site n’aka Jizọs Kraịst.