Levitikọs 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ma ọ bụ ihe ọ bụla ọ ṅụrụ iyi ụgha na ya, ọ ga-akwụcha ụgwọ ya,+ ọ ga-atụkwasịkwa ya otu ụzọ n’ụzọ ise nke ihe ahụ. Ọ ga-enye ya onye nwe ya n’ụbọchị e gosipụtara na ikpe mara ya. Levitikọs 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Ọ bụrụ na mmadụ erie ihe dị nsọ n’amaghị ama,+ ọ ga-atụkwasị otu ụzọ n’ụzọ ise+ nke ihe ahụ n’elu ya wee were ihe ahụ dị nsọ nye onye nchụàjà. Levitikọs 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ bụrụ na o nwee ka o si chọọ ịgbara ya, mgbe ahụ ọ ga-atụkwasị otu ụzọ n’ụzọ ise+ nke ọnụ ahịa e kpebiri n’elu ọnụ ahịa ahụ e kpebiri. Ọnụ Ọgụgụ 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha ga-ekwupụta+ mmehie ha mere, ọ ga-akwụ ụgwọ maka ikpe mara ya, tụkwasịkwa ya otu ụzọ n’ụzọ ise,+ ọ ga-ewerekwa ya nye onye ahụ o mejọrọ.
5 ma ọ bụ ihe ọ bụla ọ ṅụrụ iyi ụgha na ya, ọ ga-akwụcha ụgwọ ya,+ ọ ga-atụkwasịkwa ya otu ụzọ n’ụzọ ise nke ihe ahụ. Ọ ga-enye ya onye nwe ya n’ụbọchị e gosipụtara na ikpe mara ya.
14 “‘Ọ bụrụ na mmadụ erie ihe dị nsọ n’amaghị ama,+ ọ ga-atụkwasị otu ụzọ n’ụzọ ise+ nke ihe ahụ n’elu ya wee were ihe ahụ dị nsọ nye onye nchụàjà.
13 Ma ọ bụrụ na o nwee ka o si chọọ ịgbara ya, mgbe ahụ ọ ga-atụkwasị otu ụzọ n’ụzọ ise+ nke ọnụ ahịa e kpebiri n’elu ọnụ ahịa ahụ e kpebiri.
7 Ha ga-ekwupụta+ mmehie ha mere, ọ ga-akwụ ụgwọ maka ikpe mara ya, tụkwasịkwa ya otu ụzọ n’ụzọ ise,+ ọ ga-ewerekwa ya nye onye ahụ o mejọrọ.