Levitikọs 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee gbuo anụ àjà nsure ọkụ ahụ, ụmụ Erọn wee bunye ya ọbara ya, o wee fesa ya gburugburu n’elu ebe ịchụàjà.+ 2 Ihe E Mere 29:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha wee gbuo+ oké ehi ndị ahụ. Ndị nchụàjà wee buru ọbara ha+ fesa+ n’elu ebe ịchụàjà ahụ; e mesịa, ha gburu ebule ndị ahụ+ wee fesa ọbara ha+ n’elu ebe ịchụàjà ahụ. Ha gbukwara ụmụ ebule ndị ahụ ma fesa ọbara ha n’elu ebe ịchụàjà.
12 O wee gbuo anụ àjà nsure ọkụ ahụ, ụmụ Erọn wee bunye ya ọbara ya, o wee fesa ya gburugburu n’elu ebe ịchụàjà.+
22 Ha wee gbuo+ oké ehi ndị ahụ. Ndị nchụàjà wee buru ọbara ha+ fesa+ n’elu ebe ịchụàjà ahụ; e mesịa, ha gburu ebule ndị ahụ+ wee fesa ọbara ha+ n’elu ebe ịchụàjà ahụ. Ha gbukwara ụmụ ebule ndị ahụ ma fesa ọbara ha n’elu ebe ịchụàjà.