Levitikọs 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Mgbe ahụ, a ga-egbu nwa oké ehi ahụ n’ihu Jehova; ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà,+ ga-ewetakwa ọbara ya ma fesa ọbara ahụ gburugburu n’elu ebe ịchụàjà+ nke dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute. Levitikọs 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ ga-etesa ọbara ahụ na mpi ebe ịchụàjà+ nke dị n’ihu Jehova, bụ́ nke dị n’ụlọikwuu nzute; ma ọ ga-awụsa nke fọdụrụ n’ime ọbara ahụ n’ala ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ,+ bụ́ nke dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute. Ndị Hibru 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O fesakwara ụlọikwuu+ ahụ na arịa niile bụ́ maka ijere ọha mmadụ ozi ọbara+ ahụ n’otu aka ahụ.
5 “‘Mgbe ahụ, a ga-egbu nwa oké ehi ahụ n’ihu Jehova; ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà,+ ga-ewetakwa ọbara ya ma fesa ọbara ahụ gburugburu n’elu ebe ịchụàjà+ nke dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.
18 Ọ ga-etesa ọbara ahụ na mpi ebe ịchụàjà+ nke dị n’ihu Jehova, bụ́ nke dị n’ụlọikwuu nzute; ma ọ ga-awụsa nke fọdụrụ n’ime ọbara ahụ n’ala ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ,+ bụ́ nke dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.