Levitikọs 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nwoke ọ bụla+ n’etiti ụmụ Erọn ga-eri ya. Ọ bụ òkè ha, ruo mgbe a na-akaghị aka+ n’ọgbọ unu niile, n’àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ. Ihe ọ bụla metụrụ ha ga-adị nsọ.’” Ọnụ Ọgụgụ 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụ n’ebe dị nnọọ nsọ ka ị ga-eri ya.+ Onye ọ bụla bụ́ nwoke ga-eri ya.+ Ọ ga-abụrụ gị ihe dị nsọ.+
18 Nwoke ọ bụla+ n’etiti ụmụ Erọn ga-eri ya. Ọ bụ òkè ha, ruo mgbe a na-akaghị aka+ n’ọgbọ unu niile, n’àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ. Ihe ọ bụla metụrụ ha ga-adị nsọ.’”
10 Ọ bụ n’ebe dị nnọọ nsọ ka ị ga-eri ya.+ Onye ọ bụla bụ́ nwoke ga-eri ya.+ Ọ ga-abụrụ gị ihe dị nsọ.+